Somval – Ofor (Remix) ft. Anyidons
Ofor (Remix) Song By Somval ft. Anyidons Mp3 Download
Somval, a creatively talented Nigerian indigenous singer and songwriter comes through with a brand new remix version of his scintillating song tagged “Ofor (Remix).”
In this remix version, he tapped on the musical skills of Anyidons, a renowned Nigerian highlife singer and songwriter.
More so, this new version fills in as a follow-up to “Solution Exchange,” his previously released track.
This fresh hit track is a spine-chilling piece that will surely have you moving to the beat. Likewise, if you appreciate great music, it’s an essential addition to your library.
Ofor (Remix) Song Lyrics By Somval ft. Anyidons Below
ichoku kwuolo onye ilo na mu na chim edozigo, anyi na’ su zi na aka oluwa ebugokwenu my call
ichoku kwuolo onye ilọ na mụ na chim edozigo,anyị ná sí zi nà áká Oluwa ebugokwenu my call
anyidons onye ọchá kọ she eh
somval in the building Abababawawawawa
eze nwa Mbanọ
Chukwu okike abịa ma a ekenem gị
imakwa nzu gị na ezi nwere efi dindu na atata
makana osondi owendi k anyi fulu na élú ólú chai
ndi achị di na eze iwe julu fa obi oọ
imakwa okwu nfabu na esi ke nya lèlè na isi anyi, makana anyi ji ofor jide okwu,ti e ofor na ani obu ije bu okwu amamihe
n beliba
imakwa osisi kpu chili eze oya ana lili akpa nwa ‘ofor
anyi jide nke onye ‘ofor
k ayi lochili onye a nya……..
Oluwa show us love na anyi nọkwa na élú ọnwa gị
owelo onye asi ya bia walu ọnwa eru oya ……
Oluwa chetakwa nkwà ikwelu nmuo
na onye suolu ọfia nu ya ata ọkà eh
nya bu ife afụ idebele ndị na agba ngbo
mèzìnu kà olu anyị aka
ozikwa ofor nji eje igbo kà mụ ji eje ólú
kpo lum yá..Isee!!!!
ife nyolu chukwu okike na oga emelum yá
ịma lugo..isee!!
ife m go lu na izu oge kà mu go lu na ise nwanyị oo…..isee!!
ndụ mmili ndụ azụ
mmili ata mazu anwụ nya dị na ofor
ozikwa ofor nji eje igbo kà mu ji eje ólú kpo lum yá… isee!!
ife nyolu chukwu okike na oga emelum yá ịma lugo…isee!!
ife m go lu na izu oge ka mu go lu na ise nwanyị oo….isee!!
ndụ mmili ndụ azuụ
mmili ata mazu anwụ nya dị na ofor
(back to begining) Anyidons
onye chi na emele ife, sị…….
maka na nwata na ọgwụ egbolu egbo
ọsọ zi ọgwụ kpwo ya ịlụ
oyi mú Iméka ta 3× ife
elozo kwa na chi kelụ gi na uwa oo
maka na ime eme ịfu na ije dí ufu
olisa nbulu iye ọjọ na óbị kpó gị ewu!
biko aza kwa na muo×3
Chukwu na obu na obim dị ọcha
biko ahapụ kwa ná muo×3
nme kà onyé ndí ro vam na anya
(back to ozikwa ofor)
Listen & Download Ofor (Remix) Song By Somval ft. Anyidons Mp3 Below.
Do you find Tunesloaded useful? Click here to give us five stars rating!